Onwuka Kalu (Mee 24, 1954 na Abiriba, Abia State, Naijiria ruo 23 Febrụwarị 2015 na Edgware, London, England) bụ onye ọchụnta ego si Naịjirịa hibere Onwuka Hi-Tek bụ ebe gbasara nrụpụta n'Aba nke e mechara kwuo na Nigeria Stock Exchang mechara dala azụ mgbe Kalu na gọọmentị Naịjirịa were nghọtaghị. Ọ bụ onye nkwalite ihe arụpụtara na Naịjirịa ma na akwado ngwaahịa arụpụtara na Aba ma bụrụkwa onye so na n'iwu ngalaba Fidelity Union Merchant Bank .
Developed by StudentB